Bible Nso

Ezra 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi-amuma, bú Hagai onye-amuma, na Zekaraia nwa Ido, buru amuma nye ndi-Ju ndi nọ na Juda na nime Jerusalem; ọ bu n'aha Chineke Israel ka ha buru amuma nye ha.

Ezra 5

Ezra 5:1-6