Bible Nso

Ezra 4:19 Bible Nso (IGBOB)

M'we nye iwu, ewe chọ, chọputa na obodo a, site n'ubọchi nile nke mb͕e ochie, nēbuli onwe-ya imegide ndi-eze, anākpali kwa madu inupu isi na imegide ndi-isi nime ya.

Ezra 4

Ezra 4:14-23