Bible Nso

Ezra 3:13 Bible Nso (IGBOB)

ndi Israel amataghi kwa ihe bu olu iti-nkpu ọṅù na nke bu olu ikwa-ákwá ndi Israel: n'ihi na ndi Israel nēti oké nkpu, ewe nu olu-ya rue ebe di anya.

Ezra 3

Ezra 3:8-13