Bible Nso

Ezra 2:68 Bible Nso (IGBOB)

Ma ufọdu n'etiti ndi-isi ulo nke ndi bu nna, mb͕e ha biaruru ulo Jehova nke di na Jerusalem, ha nyere onwe-ha n'afọ-ofufo iwu ulo Chineke ime ka o guzo n'ọnọdu-ya:

Ezra 2

Ezra 2:59-70