Bible Nso

Ezra 10:27-34 Bible Nso (IGBOB)

27. Na n'etiti umu Zatu; Elioenai, na Elaiashib, na Matanaia, na Jeremot, na Zabad, na Aziza.

28. Na n'etiti umu Bebai; Jehohanan, na Hananaia, na Zabai, na Atlai.

29. Na n'etiti umu Bani; Meshulam, na Maluk, na Adaia, na Jashub, na Sheal, na Jeremot.

30. Na n'etiti umu Pahat-moab; Adna, na Kelal, na Benaia, na Maaseia, na Matanaia, na Bezalel, na Binui, na Manase.

31. Na n'etiti umu Harim; Elieza, na Ishija, na Malkija, na Shemaia, na Shimeon;

32. Benjamin, na Maluk, na Shemaria;

33. Na n'etiti umu Hashum; Matenai, na Matata, na Zabad, na Elifelet, na Jeremai, na Manase, na Shimai.

34. Na n'etiti umu Bani; Maadai, na Amram, na Uel;