Bible Nso

Ezikiel 9:4 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si ya, Gabiga n'etiti obodo a, n'etiti Jerusalem, ka akàrà n'egedege-iru nke ndi ahu ndi nēze ume ndi nāsu kwa ude n'ihi ihe-árú nile nke anēme n'etiti ya.

Ezikiel 9

Ezikiel 9:1-6