Bible Nso

Ezikiel 7:15 Bible Nso (IGBOB)

Mma-agha di n'èzí, ajọ ọria nke nēfe efe na oké unwu di kwa n'ulo: onye nọ n'ọhia gānwu na mma-agha; ọzọ, onye nọ n'obodo, oké unwu na ajọ ọria nēfe efe gērichapu ya.

Ezikiel 7

Ezikiel 7:10-22