Bible Nso

Ezikiel 6:4 Bible Nso (IGBOB)

Agēme kwa ka ebe-ichu-àjà nile unu tọb͕ọrọ n'efu, agētipia kwa arusi-anyanwu nile unu: M'gēme kwa ka ndi-unu eb͕uru eb͕u da n'iru arusi nile unu.

Ezikiel 6

Ezikiel 6:1-12