Bible Nso

Ezikiel 47:8 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, Miri ndia nāpu ga na buruburu-ala Iru-anyanwu, ha we rùda n'Araba, rùrue oké osimiri ahu; nime oké osimiri ahu ka miri ahu nke anēme ka ha puta gērùbà; ewe gwọ miri-ya.

Ezikiel 47

Ezikiel 47:5-14