Bible Nso

Ezikiel 44:9 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri, Ọ dighi onye ala ọzọ, nke anēbighi úgwù n'obi nke anēbighi kwa úgwù n'anu-aru, gābata n'ebe nsọm, bú onye ala ọzọ ọ bula nke di n'etiti umu Israel.

Ezikiel 44

Ezikiel 44:6-14