Bible Nso

Ezikiel 44:2 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we sim, Ọnu-uzọ nka gābu ihe emechiri emechi, agaghi-emeghe ya, ọ dighi kwa onye ọ bula gēsi ya bata, n'ihi na Jehova, bú Chineke nke Israel, esiwo ya bata; o we buru ihe emechiri emechi.

Ezikiel 44

Ezikiel 44:1-6