Bible Nso

Ezikiel 43:5 Bible Nso (IGBOB)

Mọ Chineke we buliem elu, me ka m'bata n'ogige di nime; ma le, ebube nke Jehova juputara n'ulo ahu.

Ezikiel 43

Ezikiel 43:1-13