Bible Nso

Ezikiel 43:20 Bible Nso (IGBOB)

I gēwere kwa ufọdu n'ọbara-ya, tiyekwasi na mpi anọ ya, na n'elu nkuku anọ nke ngwe-ya, na n'ókè-ya buruburu: i we wepu nmehie-ya, kpuchie nmehie-ya.

Ezikiel 43

Ezikiel 43:13-27