Bible Nso

Ezikiel 43:18 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, Nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ndia bu ukpuru nke ebe-ichu-àjà nkem n'ubọchi ha gēme ya, isure àjà-nsure-ọku n'elu ya, na iwusa ọbara n'elu ya.

Ezikiel 43

Ezikiel 43:8-21