Bible Nso

Ezikiel 42:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na okpukpu atọ ka ha di, ha enweghi kwa ogidi dika ogidi nke ogige abua ahu: n'ihi nka emere ka ime-ulo nke kachasi elu di nkpa kari nke di ala na nke etiti site n'ala.

Ezikiel 42

Ezikiel 42:1-7