Bible Nso

Ezikiel 42:12 Bible Nso (IGBOB)

Ma dika ọnu-uzọ nile nke ime-ulo nile si di nke di n'uzọ Ndida, otú a ka otù ọnu-uzọ si di nke di n'isi uzọ, bú uzọ nke di n'iru mb͕idi n'uzọ Iru-anyanwu, ebe anābà nime ha.

Ezikiel 42

Ezikiel 42:4-14