Bible Nso

Ezikiel 41:2 Bible Nso (IGBOB)

Obosara nke ọnu-uzọ di kwa cubit iri; akuku abua nke ọnu-uzọ ahu di kwa cubit ise n'otù akuku, na cubit ise n'akuku nke-ọzọ: O we tùa ogologo-ya, ọgu cubit abua, na obosara-ya, orú cubit.

Ezikiel 41

Ezikiel 41:1-4