Bible Nso

Ezikiel 39:28 Bible Nso (IGBOB)

Ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-ha, ebe M'mere ka ha je biri n'ala ọzọ n'etiti mba nile, M'we chikọba ha n'ala-ha; M'gaghi-eme kwa ka onye ọ bula nime ha fọdu n'ebe ahu ọzọ;

Ezikiel 39

Ezikiel 39:21-28