Bible Nso

Ezikiel 39:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, bue amuma megide Gog, si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu onwem nēmegide gi, Gog, onye-isi nke Rosh na nke Meshek na nke Tubal:

Ezikiel 39

Ezikiel 39:1-7