Bible Nso

Ezikiel 38:6 Bible Nso (IGBOB)

Goma na usu-ndi-agha-ya nile; ulo Togama nke akuku Ugwu dikarisiri anya, na usu-ndi-agha-ya nile: ọbuná ọtutu ndi di iche iche so gi.

Ezikiel 38

Ezikiel 38:5-9