Bible Nso

Ezikiel 37:21 Bible Nso (IGBOB)

Gwa kwa ha okwu, si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu onwem ganāchiputa umu Israel n'etiti mba nile, ebe ha jere, M'gāchikọputa kwa ha n'akuku nile, me ka ha bata n'ala-ha:

Ezikiel 37

Ezikiel 37:12-27