Bible Nso

Ezikiel 36:33 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: N'ubọchi M'mere ka unu si n'ajọ omume nile unu di ọcha, n'ubọchi ahu ka M'gēme ka madu bi n'obodo nile unu, agēwu kwa ebe nile tọb͕ọrọ n'efu.

Ezikiel 36

Ezikiel 36:23-38