Bible Nso

Ezikiel 33:24 Bible Nso (IGBOB)

Nwa nke madu, ndi bi na nkpọnkpọ ebe ndia n'ala Israel nēkwu, si, Nání otù onye ka Abraham bu, o we nweta ala nka: ma ayi onwe-ayi bara uba; ayi ka enyeworo ala nka ibu ihe-nweta.

Ezikiel 33

Ezikiel 33:17-26