Bible Nso

Ezikiel 33:13 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e M'nāsi onye ezi omume, na ọ ghaghi idi ndu, onye ahu ewe tukwasi obi n'ezi omume-ya, me ajọ omume, ezi omume-ya nile, agaghi-echeta ha; ma n'ajọ omume-ya nke o meworo, nime ya ka ọ gānwu.

Ezikiel 33

Ezikiel 33:3-19