Bible Nso

Ezikiel 32:31 Bible Nso (IGBOB)

Ndi ahu ka Fero gāhu, ewe kasie ya obi bayere ìgwè ndi-ya nile: ha bu ndi ejiri mma-agha b͕u, bú Fero na usu-ndi-agha-ya nile; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 32

Ezikiel 32:23-32