Bible Nso

Ezikiel 32:13 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka anumanu-ya nile si n'akuku ọtutu miri la n'iyì; ukwu madu agaghi-ab͕aru kwa ha ọzọ, ukwu anumanu agaghi-ab͕aru kwa ha.

Ezikiel 32

Ezikiel 32:4-14