Bible Nso

Ezikiel 27:33 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ihe-ahia-gi nile siri n'oké osimiri nile puta, i mere ka afọ ju ọtutu ndi di iche iche; i jiri iba-uba nke àkù-gi na nke ihe-izu-ahia-gi nile me ndi-eze nke uwa ka ha buru ọgaranya.

Ezikiel 27

Ezikiel 27:30-36