Bible Nso

Ezikiel 27:16 Bible Nso (IGBOB)

Siria bu Onye-ahia-gi site n'iba-uba nke ihe di iche iche i mere ire ere: emerald, na ákwà ododo, na ákwà akpara nke-ọma, na ezi ákwà ọcha, na coral, na ruby, ka ha jiri zu ihe-ahia-gi nile.

Ezikiel 27

Ezikiel 27:9-22