Bible Nso

Ezikiel 26:4 Bible Nso (IGBOB)

Ha gēbibi kwa mb͕idi nile nke Taia, kwatue ulo-elu-ya nile: M'gākọchapu kwa ájá-ya n'aru ya, me ya ka ọ ghọ nkume di elu nke ihe nādighi ya.

Ezikiel 26

Ezikiel 26:1-8