Bible Nso

Ezikiel 24:5 Bible Nso (IGBOB)

Were aturu arọputara arọputa n'ìgwè ewu na aturu, tukọba kwa ọkpukpu n'okpuru ya: me ya ka ọ b͕ọ nke-ọma; ka esi kwa ọkpukpu-ya nile n'etiti ya.

Ezikiel 24

Ezikiel 24:3-9