Bible Nso

Ezikiel 24:23 Bible Nso (IGBOB)

Ihe-ike-n'isi-unu gādi kwa unu n'isi, akpukpọ-ukwu-unu gādi kwa n'ukwu-unu: unu agaghi-eti aka n'obi, unu agaghi-akwa kwa ákwá; ma unu gāta aru n'ajọ omume nile unu, surita onwe-unu ude.

Ezikiel 24

Ezikiel 24:21-27