Bible Nso

Ezikiel 23:45 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi ezi omume, ha onwe-ha gēkpe ha ikpe nke ndinyom nākwa iko na ikpé nke ndinyom nāwusi ọbara; n'ihi na ndinyom nākwa iko ka ha bu, ọbara di kwa n'aka-ha.

Ezikiel 23

Ezikiel 23:37-49