Bible Nso

Ezikiel 23:34 Bible Nso (IGBOB)

I gāṅu kwa ya, ṅusia ya, ọbuná ejùjù-ya nile ka i gāracha, ara-gi abua ka i gādọwapu: n'ihi na Mu onwem ekwuwo okwu; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 23

Ezikiel 23:31-36