Bible Nso

Ezikiel 23:27 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ajọ ihe-nzube-gi kwusi n'aru gi, ya na ikwa-iko-gi nile sitere n'ala Ijipt: i gaghi-eweli kwa anya-gi abua le ha, i gaghi-echeta kwa Ijipt ọzọ.

Ezikiel 23

Ezikiel 23:18-32