Bible Nso

Ezikiel 22:31 Bible Nso (IGBOB)

M'we wukwasi ha ajọ iwem dika miri; ọku nke nrubiga-ókè nke iwem ka M'jiworo me ka ha gwusia: uzọ-ha ka M'tiyekwasiworo n'isi-ha; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 22

Ezikiel 22:27-31