Bible Nso

Ezikiel 21:26 Bible Nso (IGBOB)

otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Wezuga ákwà-nkukù-isi ahu, bupu okpu-eze ahu: nka agaghi-abu kwa ihe ọ bu: me ihe nke di ala ka ọ di elu, me kwa ihe nke di elu ka ọ di ala.

Ezikiel 21

Ezikiel 21:17-32