Bible Nso

Ezikiel 21:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, mere onwe-gi uzọ abua, ka mma-agha nke eze Babilon we bia; n'otù ala ka ha abua gēsi puta: gi ka kwa akàrà yiri aka madu, ka ya n'isi uzọ obodo.

Ezikiel 21

Ezikiel 21:10-22