Bible Nso

Ezikiel 20:7 Bible Nso (IGBOB)

M'we si ha, Tufuenu, onye ọ bula ihe-árú nile nke anya-ya abua, unu eji-kwa-la arusi nile nke Ijipt merua onwe-unu; Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu.

Ezikiel 20

Ezikiel 20:3-15