Bible Nso

Ezikiel 20:41 Bible Nso (IGBOB)

N'ísì utọ ka ihe-unu gātọm utọ, mb͕e M'mere ka unu si na ndi nile di iche iche puta, mb͕e M'chikọputara unu n'ala nile nke unu b͕asaworo nime ha; agēdokwam nsọ nime unu n'anya mba nile.

Ezikiel 20

Ezikiel 20:34-43