Bible Nso

Ezikiel 20:4 Bible Nso (IGBOB)

Ì gēkpe ha ikpe, nwa nke madu, ì gēkpe ha ikpe? me ka ha mara ihe-árú nile nke ndi bu nna-ha;

Ezikiel 20

Ezikiel 20:1-13