Bible Nso

Ezikiel 20:26 Bible Nso (IGBOB)

M'we merua ha n'onyinye nile ha, n'ime ka nwa ọ bula nke nēmeghe àkpà-nwa mbu gabiga n'ọku, ka M'we me ka ha tọb͕ọrọ n'efu, ka ha we mara na Mu onwem bu Jehova.

Ezikiel 20

Ezikiel 20:22-30