Bible Nso

Ezikiel 17:6 Bible Nso (IGBOB)

O we pue, ghọ osisi vine nāwasa awasa nke di nkpunkpu, nke alaka-ya nile chere ya iru, nkpọrọgwu-ya nile di kwa n'okpuru ya: o we ghọ osisi vine, waputa ngalaba, wa alaka mara nma.

Ezikiel 17

Ezikiel 17:1-16