Bible Nso

Ezikiel 17:14 Bible Nso (IGBOB)

ka ala-eze ahu we di ala, ghara ibuli onwe-ya elu, kama ka o we debe ọb͕ub͕a-ndu-ya we guzo.

Ezikiel 17

Ezikiel 17:7-16