Bible Nso

Ezikiel 16:6 Bible Nso (IGBOB)

M'we gabiga n'akuku gi, hu gi ka anāzọtọ gi n'ọbara-gi, M'we si gi, Ọ bu ezie na i nọ nime ọbara-gi, di ndu; e, asirim gi, Ọ bu ezie na i nọ nime ọbara-gi, di ndu.

Ezikiel 16

Ezikiel 16:1-16