Bible Nso

Ezikiel 16:46 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-nne-gi nwanyi nke-okenye bu Sameria, nke bi n'aka-ekpe-gi, ya onwe-ya na umu-ya ndinyom: nwa-nne-gi nwanyi nke-ntà, nke bi n'aka-nri-gi, bu Sọdọm na umu-ya ndinyom.

Ezikiel 16

Ezikiel 16:37-56