Bible Nso

Ezikiel 16:27 Bible Nso (IGBOB)

Ma, le, esetiwom akam imegide gi, M'we bilata òkè nri-gi, rara gi nye n'aka ọchichọ nkpuru-obi ndi nākpọ gi asì, bú umu-ndinyom ndi Filistia, ndi ihere uzọ ajọ nzube gi mere.

Ezikiel 16

Ezikiel 16:25-34