Bible Nso

Ezikiel 14:23 Bible Nso (IGBOB)

Ha gākasi kwa unu obi, mb͕e unu nāhu uzọ-ha na omume nile ha: unu ewe mara na ọ bughi n'efu ka M'meworo ihe ahu nile nke M'meworo nime ya; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 14

Ezikiel 14:20-23