Bible Nso

Ezikiel 13:21 Bible Nso (IGBOB)

M'gādọwa kwa ákwà-nb͕okwasi nile unu, naputa ndim n'aka-unu, ha agaghi-adi kwa n'aka-unu ọzọ ichu ntá ha; unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova.

Ezikiel 13

Ezikiel 13:16-23