Bible Nso

Ezikiel 13:14 Bible Nso (IGBOB)

M'gākwatu kwa mb͕idi ahu nke unu teworo nzu, M'gēme kwa ka ọ darue ala, ewe kpughepu ntọ-ala-ya: ọ gāda kwa, agēme kwa ka unu gwusia n'etiti ya; unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova.

Ezikiel 13

Ezikiel 13:7-17