Bible Nso

Ezikiel 12:13 Bible Nso (IGBOB)

M'gāb͕asa kwa ub͕um n'aru ya, agāma kwa ya n'ọnyàm: M'gēme kwa ka ọ biarue Babilon, bú ala ndi Kaldea; ma ala ahu ka ọ nāgaghi-ahu, ma n'ebe ahu ka ọ gānwu.

Ezikiel 12

Ezikiel 12:8-17